Pular para o conteúdo
Publicidade

João 17

15 Ekpeghị m ekpere ka iwepụ ha nʼụwa, kama ka ịnapụta ha site nʼaka ajọ onye ahụ. 16 Ha onwe ha abụghị ndị nke ụwa dị ka mụ onwe m na-abụkwaghị onye nke ụwa. 17 Were eziokwu doo ha nsọ, okwu gị bụ eziokwu. 18 Dị ka i siri zite m nʼụwa, otu a ka m na-ezipụkwa ha nʼụwa.

Veja também