Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 18

37 Pailet sịrị ya, "Ya bụ na bụ eze?"

Jisọs zara, "Gị onwe gị kwuru na m bụ eze. Amụrụ m nʼihi nke a, bụkwa nʼihi nke a ka m ji bi a nʼụwa ịgba ama banyere eziokwu. Onye ọbụla hụrụ eziokwu nʼanya na-ege m ntị."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também