Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 19

25 Nne ya, nwanne ya nwanyị, bụ Meri nwunye Klopas, na Meri Magdalin guzo nso nʼakụkụ obe Jisọs. 26 Mgbe Jisọs hụrụ nne ya na onye na-eso ụzọ ya hụrụ nʼanya ka o guzo nʼakụkụ ya, sịrị nne ya, "Nwanyị lee nwa gị nwoke." 27 sịrị onye ahụ nke na-eso ụzọ ya, "Lee nne gị." Site nʼoge ahụ, onye ahụ na-eso ụzọ ya kpọọrọ ya laa nʼụlọ nke ya.

Veja também