Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 19

Ọnwụ Jisọs

28 Nʼikpeazụ, mgbe Jisọs matara na ihe niile emezuola. Ma iji mezuo ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ, sịrị, "Akpịrị na-akpọ m nkụ." 29 Otu ite mmanya ọra dọrọ nso nʼebe ahụ. Ha were ogbo denye nʼime mmanya ahụ, kenye ogbo ahụ nʼosisi hisọp welie ya elu chee ya nʼọnụ. 30 Mgbe Jisọs detụrụ mmanya ahụ ọnụ, sịrị, "gwụchaala." O hulatara isi ya, kubie ume.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também