3 Mgbe mmanya ha gwụrụ, nne Jisọs sịrị ya, "Ha enweghị mmanya."
4 Jisọs sịrị ya, "Nwanyị, gịnị gbasara mụ na gị na nke a? Oge awa m erubeghị."
5 Nne ya gwara ndị na-eje ozi, "Ihe ọbụla ọ gwara unu, meenụ ya."