Pular para o conteúdo
Publicidade

João 20

16 Jisọs sịrị ya, "Meri."

tụgharịrị tie mkpu nʼolu Hibru sị ya, "Raboni!" (nke pụtara "Onye nkuzi.)"

17 Jisọs sịrị ya, "Emetụkwala m aka nʼihi na alakwurubeghị m Nna m. Kama gakwuru ụmụnna m gwa ha, Ana m alakwuru Nna m na Nna unu. Chineke m na Chineke unu.’ "

18 Meri Magdalin gara gwa ndị na-eso ụzọ ya, "Ahụla m Onyenwe anyị." kọọrọ ha na bụ ya gwara ya ihe ndị a niile.

Veja também