Pular para o conteúdo
Publicidade

João 21

Jisọs akpọghachite Pita

15 Mgbe ha risiri nri ụtụtụ, Jisọs sịrị Saimọn Pita, "Saimọn nwa Jọn, hụrụ m nʼanya karịa ndị a niile?"

sịrị ya, "E, Onyenwe anyị, maara na m hụrụ gị nʼanya."

Jisọs sịrị ya, "Na-azụ ụmụ atụrụ m."

16 Jisọs sịrị ya nke ugboro abụọ, "Saimọn nwa Jọn, hụrụ m nʼanya?"

sịrị, "E, Onyenwe anyị, maara na m hụrụ gị nʼanya."

sịrị ya, "Na-elekọta atụrụ m."

17 sịrị ya nke ugboro atọ, "Saimọn nwa Jọn, hụrụ m nʼanya?"

O wutere Pita na sịrị ya nke ugboro atọ, "hụrụ m nʼanya?" sịrị ya, "Onyenwe anyị, mazuru ihe niile, makwaara na m hụrụ gị nʼanya."

Jisọs sịrị ya, "Na-azụ atụrụ m.

Veja também