17 Ọ sịrị ya nke ugboro atọ, "Saimọn nwa Jọn, ị hụrụ m nʼanya?"
O wutere Pita na ọ sịrị ya nke ugboro atọ, "ị hụrụ m nʼanya?" Ọ sịrị ya, "Onyenwe anyị, ị mazuru ihe niile, ị makwaara na m hụrụ gị nʼanya."
Jisọs sịrị ya, "Na-azụ atụrụ m.