Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 3

3 Jisọs zara sị ya, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, bụrụ na amụghị mmadụ ọzọ, pụghị ịhụ alaeze Chineke anya."

4 Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga-esi mụgharịa mmadụ mgbe o mere okenye? ga-aba nʼafọ nne ya nke ugboro abụọ?"

5 Ma Jisọs sịrị, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, bụrụ na amụghị mmadụ site na mmiri na Mmụọ Nsọ, o nweghị ike ịba nʼalaeze Chineke.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também