Pular para o conteúdo
Publicidade

João 3

3 Jisọs zara sị ya, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, bụrụ na amụghị mmadụ ọzọ, pụghị ịhụ alaeze Chineke anya."

4 Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga-esi mụgharịa mmadụ mgbe o mere okenye? ga-aba nʼafọ nne ya nke ugboro abụọ?"

5 Ma Jisọs sịrị, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, bụrụ na amụghị mmadụ site na mmiri na Mmụọ Nsọ, o nweghị ike ịba nʼalaeze Chineke. 6 Ihe e si nʼanụ ahụ mụọ bụ anụ ahụ, ma ihe a mụrụ site na Mmụọ bụ mmụọ. 7 Ya ejula gị anya na m sịrị gị, Agaghị ịmụ unu ọzọ. 8 Ifufe na-efe nʼebe ọbụla masịrị ya. I nwere ike nụ ụzụ ya ma ịmataghị ebe o si abịa maọbụ ebe na-aga. Otu a ka dịkwara onye ọbụla a mụrụ site na Mmụọ."

Veja também