Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 3

5 Ma Jisọs sịrị, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, bụrụ na amụghị mmadụ site na mmiri na Mmụọ Nsọ, o nweghị ike ịba nʼalaeze Chineke. 6 Ihe e si nʼanụ ahụ mụọ bụ anụ ahụ, ma ihe a mụrụ site na Mmụọ bụ mmụọ. 7 Ya ejula gị anya na m sịrị gị, Agaghị ịmụ unu ọzọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também