Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 4

23 Ma oge na-abịa, ugbu a bịala, mgbe ndị na-efe Nna ahụ nʼeziokwu ga-efe ya nʼime mmụọ na nʼeziokwu. Nʼihi na bụ ndị dị otu a ka Nna chọrọ ka ha na-efe ya. 24 Chineke bụ mmụọ ndị niile na-efe ya ga-eferịrị ya nʼime mmụọ na eziokwu."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também