Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 5

17 Jisọs sịrị ha, "Nna m na-arụ ọrụ mgbe niile ruo ugbu a, mụ onwe m kwa, ana m arụ ọrụ." 18 Nʼihi nke a, ndị Juu chọsịrị ike igbu ya. bụghị naanị na o mebiri ụbọchị izuike, kama na-akpọkwa Chineke Nna ya, sitekwa otu a na-eme ka ya na Chineke hara.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também