Pular para o conteúdo
Publicidade

João 6

66 Nʼihi nke a, ọtụtụ ndị na-eso ụzọ ya laghachiri azụ, kwụsị iso ya.

67 Jisọs sịrị mmadụ iri na abụọ ahụ, "Unu chọkwara iso ha pụọ?"

68 Saimọn Pita zara ya sị, "Onyenwe anyị, onye ka anyị ga-agakwuru? bụ gị ji okwu nke ndụ ebighị ebi. 69 Anyị kweere marakwa na bụ Onye Nsọ nke Chineke."

Veja também