Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 7

Jisọs a kuzie ihe na mmemme ahụ

14 Mgbe o ruru nʼetiti mmemme ahụ, Jisọs banyere nʼime ụlọnsọ ukwu ma bido ikuzi ihe. 15 Site nʼoke mgbagwoju anya, ndị Juu jụrịtara onwe ha sị, "Olee otu nwoke a sịrị nweta amamihe dị otu a ebe bụ na o nwebeghị onye kuziri ya ihe ọbụla?"

16 Jisọs zara ha, "Ozizi m abụghị nke m, kama bụ nke onye ahụ zitere m. 17 Onye ọbụla na-achọ ime uche Chineke, ga-achọpụta ma ozizi m bụ nke m ma o sikwanụ na Chineke. 18 Ndị ahụ na-ekwu nke onwe ha na-eme nke a iji wetara onwe ha ugwu, ma onye ahụ na-achọ ugwu nke onye zitere ya bụ onye eziokwu; o nwekwaghị ihe ọbụla bụ ụgha banyere ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também