Pular para o conteúdo
Publicidade

João 9

Jisọs agwọọ onye ìsì

1 Mgbe na-agafe, hụrụ otu nwoke kpuru ìsì site nʼafọ nne ya. 2 Ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya sị, "Onye ozizi, onye mehiere? Nwoke a ka bụ ndị mụrụ ya, nke mere e ji mụọ ya nʼìsí?"

3 Jisọs sịrị, "Nwoke a emehieghị, ndị mụrụ ya emehiekwaghị, kama o kpuru ìsì ka ọrụ Chineke pụta ìhè na ndụ ya. 4 Anyị aghaghị ịrụ ọrụ onye ahụ zitere m, mgbe chi ka dị, anyasị na-abịa mgbe o nweghị onye pụrụ ịrụ ọrụ. 5 Dị ka m nọ nʼụwa, Abụ m ìhè nke ụwa."

6 Mgbe o kwusiri nke a, bụsara ọnụ mmiri asụ nʼala gwakọta ya na aja, werekwa aja ahụ tee nwoke ahụ nʼanya. 7 gwara ya, "Gaa nʼọdọ mmiri Sailọm saa ihu gị" (nke a pụtara "Zitere"). gara saa ihu ya, lọghachita na-ahụ ụzọ.

8 Ndị agbataobi ya na ndị nʼahụ ya nʼoge gara aga ka na-arịọ arịrịọ sịrị, "Nke a, bụghị nwoke ahụ na-anọdụ ala na-arịọ arịrịọ?" 9 Ụfọdụ na-asị, "bụ ya."

Ma ndị ọzọ na-asịkwa, "bụghị ya. bụ onye yiri ya."

Ma na-asị, "Abụ m nwoke ahụ."

10 Ha na-asị ya, "Olee otu anya gị sịrị meghee?"

11 zara, "Nwoke a na-akpọ Jisọs gwakọtara ụrọ tee m nʼanya. gwara m sị, Gaa saa ihu gị nʼọdọ mmiri Sailọm.A gara m saa onwe m, malitekwa ịhụ ụzọ."

12 Ha sịrị ya, "Olee ebe nwoke ahụ nọ?"

sịrị, "Amaghị m."

Veja também