Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 9

2 Ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya sị, "Onye ozizi, onye mehiere? Nwoke a ka bụ ndị mụrụ ya, nke mere e ji mụọ ya nʼìsí?"

3 Jisọs sịrị, "Nwoke a emehieghị, ndị mụrụ ya emehiekwaghị, kama o kpuru ìsì ka ọrụ Chineke pụta ìhè na ndụ ya.

Veja também