2 "Mosis, odibo m anwụọla.1:2 Ọnụ 12:7 Ugbu a, jikere onwe gị,1:2 Nʼoge a, ndị Izrel nọ na Shitim Jos 2:1; 3:1 nʼala Moab Dit 34:3 dị nʼakụkụ Jọdan. meekwa ka ndị m jikere ịgafe ofe ọzọ nke osimiri Jọdan, ịbanye nʼala ahụ m na-aga inye ha, bụ ndị Izrel.