Pular para o conteúdo
Publicidade

Josué 1

5 dịghị onye ọbụla pụrụ iguzo imegide gị ụbọchị niile nke ndụ gị.1:5 Dit 7:24 Aga m anọnyere gị dịka m si nọnyere Mosis.1:5 Ọpụ 3:12; Dit 31:8,23 Agaghị m ahapụ gị aka. Agaghị m agbakụtakwa gị azụ.1:5 Dit 31:6,8; Hib 13:5 6 Dịrị ike, nweekwa ume, nʼihi na ga-abụ onye ga-edu ndị a iketa ala ahụ m ṅụrụ nʼiyi inye nna nna ha ochie.

Veja também