Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Ikpe 13

6 Nwanyị ahụ gbara ọsọ gbalaa gaa gwa di ya sị ya, "Otu onye nke Chineke egosila m onwe ya. O dokwara m anya na bụ mmụọ ozi Chineke, nʼihi na dị oke ebube nʼile anya. Ma ajụghị m ya ebe o siri bịa, gwakwaghị m aha ya. 7 Kama sịrị m, ga-adị ime, mụta nwa nwoke. Ma ugbu a, gaghị aṅụ mmanya vaịnị maọbụ ihe ọbụla na-aba nʼanya, maọbụ rie ihe ọbụla rụrụ arụ, nʼihi na nwantakịrị ahụ ga-abụ onye e doro nsọ nye Chineke, site nʼime akpanwa ruo nʼọnwụ ya.’ "

8 Mgbe ahụ, Manoa kpere ekpere rịọọ Onyenwe anyị arịrịọ sị, "Biko, Onyenwe anyị, ka onye nke Chineke ahụ i ziteere anyị bịaghachikwa ọzọ, kuziere anyị otu anyị ga-esi zụlite nwa nwoke a ga-amụta."

Veja também