Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Ikpe 14

3 Nne na nna ya zara ya, "bụ na dịghị nwanyị dị nʼetiti ndị inyom ụmụnne gị, maọbụ nʼetiti ndị anyị niile? Gịnị mere o ji bụrụ nʼetiti ndị Filistia a na-ebighị ugwu ka i si lụtara onwe gị nwunye?"

Ma Samsin sịrị nna ya, "Gaa lụtara m ya. Nʼihi na o ziri ezi nʼanya m."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também