Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Ikpe 3

Ehud

12 Ụmụ Izrel bidoro ime ihe ọjọọ nʼanya Onyenwe anyị. Ya mere, Onyenwe anyị nyefere ha nʼaka Eglọn, eze Moab. 13 kpọtara ndị Amọn3:13 Ndị Amọn bụ ndị si nʼagbụrụ Lọt, nke a dị nʼakwụkwọ Jen 19:38, ebe ndị Amalek si nʼagbụrụ Ịsọ (ga-agụta nke a nʼakwụkwọ Jen 36:12,16). bụghị naanị na ha bụ ndị agbataobi ndị Izrel, ma ha bụ ndị iro ka ndị iro niile nke ndị Izrel nwere (gụọ Dit 25:17-18). na ndị Amalek ka ha dịnyere ya. Eglọn bịara buso ndị Izrel agha, nweta obodo Nkwụ, ya abụrụzia nke ha.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também