Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 1

13 Ma mmụọ ozi ahụ gwara ya sị, "Zekaraya atụla egwu, Chineke anụla ekpere gị. Elizabet nwunye gị ga-atụrụ ime mụtara gị nwa nwoke. ga-akpọkwa aha ya Jọn. 14 ga-abụrụ gị ihe oke ọṅụ na obi ụtọ, ọtụtụ mmadụ ga-aṅụrịkwa ọṅụ nʼihi ọmụmụ ya.

Veja também