Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 1

59 Nʼabalị nke asatọ ha bịara ibi nwata ahụ ugwu na ịgụ ya aha. Ha na-achọ ịgụ ya Zekaraya bụ aha nna ya, 60 ma Nne ya sịrị, "Mba, a ga-agụ ya Jọn."

61 Ha sịrị ya, "dịghị onye ọbụla nʼetiti ndị ikwu gị na-aza aha ahụ."

62 Ya mere, ha jiri ife aka jụọ nna ya, ihe chọrọ ka akpọ nwata ahụ. 63 rịọrọ ka e nye ya mbadamba ihe e ji ede ihe, o deere "Aha ya bụ Jọn." Nke a jukwara mmadụ niile anya.

Veja também