Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 13

11 Otu nwanyị nọkwa nʼebe ahụ, onye mmụọ nrịa nrịa mere ka ahụ ghara dị ya ike afọ iri na asatọ. na-ehu ehu, o nwekwaghị ike iguzo ọtọ kwem. 12 Mgbe Jisọs hụrụ ya, kpọrọ ya sị ya, "Nwanyị emeela ka i nwere onwe gị site nʼọrịa gị." 13 Mgbe o bikwasịrị ya aka, ngwangwa, o guzooro kwem malite na-eto Chineke.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também