Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 14

Jisọs agaa nʼụlọ onye Farisii

1 Otu ụbọchị izuike, mgbe gara iri ihe nʼụlọ otu onyendu ndị Farisii, ha nọ na-ele ya anya nke ọma. 2 Ma lee, otu nwoke ahụ ya zara aza nọkwa nʼihu ya ebe ahụ. 3 Jisọs jụrụ ndị Farisii na ndị ozizi iwu sị, "O ziri ezi nʼiwu ịgwọ ọrịa nʼụbọchị izuike ka bụ na o zighị?" 4 Ma ha e kwughị okwu ọbụla. Ya mere kpọrọ ya, gwọọ ya ma sị ya laa.

Veja também