Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 15

Ilu maka atụrụ furu efu

1 Ugbu a, ndị ọna ụtụ na ndị mmehie na-abịa ya nso ịnụta ihe na-ekwu. 2 Ndị Farisii na ndị ozizi iwu tamuru ntamu na-asị, "Nwoke a na-anabata ndị mmehie sorokwa ha na-eri nri."

Veja também