Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 16

Onye ọgaranya na Lazarọs

19 "dị otu ọgaranya na-eyi uwe odo odo na ezi akwa ọcha, na-erikwa nri dị mma ụbọchị niile. 20 Nʼọnụ ụzọ ụlọ ya, otu nwoke onye ogbenye nke ọnya juru ahụ ya na-edina nʼebe ahụ. Aha ya bụ Lazarọs. 21 na-agụsị ya agụụ ike iri iberibe nri si na tebul ọgaranya ahụ daa nʼala. bụladị ụmụ nkịta na-abịa na-aracha ọnya dị ya nʼahụ.

22 "Mgbe onye ogbenye ahụ nwụrụ, ndị mmụọ ozi bịara buru ya gaa nʼebe Ebraham nọ. Onye ọgaranya ahụ nwụkwara, e lie ya. 23 Nʼọkụ ala mmụọ ebe onye ọgaranya ahụ nọ nʼoke ihe mgbu, hụrụ Ebraham ka nọ nʼebe dị anya, hụkwa Lazarọs nʼakụkụ ya. 24 kpọkuru Ebraham sị ya, Nna m Ebraham, meere m ebere nʼihi na anọ m nʼoke ihe mgbu nʼime ọkụ a. Biko zienụ Lazarọs ka denye mkpịsịaka ntakịrị ya na mmiri bịa mejụọ ire m.

25 "Ma Ebraham sịrị ya, Nwa m, chetakwa na nara ezi ihe gị mgbe dị ndụ, ebe Lazarọs nara ihe ọjọọ. Ma ugbu a, a na-akasị ya obi nʼebe a ma gị onwe gị nọkwa nʼahụhụ. 26 A sịkwarị na anyị achọọ inyere gị aka, gaghị ekwe mee nʼihi na e nwere olulu dị ukwuu kewara anyị na unu. Mmadụ ọbụla enwekwaghị ike isite nʼebe a bịa nʼebe unu nọ, dịkwaghị onye nwere ike isite nʼebe ahụ unu nọ bịa nʼebe a.

27 "sịrị, Ya mere, arịọ m gị nna, ziganụ ya nʼụlọ nna m, 28 nʼihi na enwere m ụmụnne nwoke ise. Ka dọọ ha aka na ntị ka ha ghara ịbịa nʼebe a mmekpa ahụ dị.

29 "Ebraham sịrị, Ha nwere Mosis na ndị amụma, ha gee ha ntị.

30 "Ma o kwuru, Nna Ebraham, nke ahụ agaghị ezu! A sị na otu onye ga-esi nʼala ndị nwụrụ anwụ gakwuru ha, ha ga-echegharị.

31 "sịrị ya, bụrụ na ha egeghị Mosis na ndị amụma ntị, ha agaghị ekwenye ma a sịkwarị na mmadụ esi nʼọnwụ bilie.’ "

Veja também