Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 17

14 Mgbe hụrụ ha, sịrị ha, "Gaanụ gosi ndị nchụaja onwe unu." Dị ka ha na-aga, e mere ka ha dị ọcha.

15 Mgbe otu nʼime ha chọpụtara na a gwọọla ya, laghachiri azụ, jiri oke olu na-eto Chineke. 16 dara nʼala nʼụkwụ ya, kelee ya. bụ onye Sameria.

17 Jisọs jụrụ sị, "bụghị mmadụ iri ka e mere ka ha dị ọcha, ebeekwanụ ka itoolu ndị ọzọ nọ? 18 bu naanị onye mba ọzọ a lọghachiri inye Chineke otuto?" 19 Mgbe ahụ, sịrị ya, "Bilie, laa, okwukwe gị agwọọla gị."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também