Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 19

2 Otu nwoke nọ ebe ahụ, aha ya bụ Zakịọs; bụ onyeisi ndị ọna ụtụ bụrụkwa ọgaranya. 3 chọrọ ịhụ onye Jisọs bụ ma ebe bụ onye mkpụmkpụ, dịrịghị ya mfe nʼihi igwe mmadụ. 4 Ya mere, gbaara ọsọ gaa nʼihu rigoro nʼotu osisi sikamọ, ka o nwee ike ịhụ ya dị ka na-agafe nʼụzọ ahụ.

5 Mgbe Jisọs rutere nʼebe ahụ, o lere anya nʼelu sị ya, "Zakịọs, rịdata ngwangwa. Aga m abụ ọbịa nʼụlọ gị taa." 6 rịdatara nʼotu mgbe ahụ jirikwa obi ụtọ nabata ya.

7 Mmadụ niile hụrụ nke a, ma bido na-atamu sị, "gaala ịbụ ọbịa onye mmehie."

8 Ma Zakịọs biliri ọtọ gwa Onyenwe anyị, "Lee, Onyenwe anyị, aga m enye ndị ogbenye ọkara ihe niile m nwere. bụrụkwa na o nwere onye m ghọgburu nara ya ihe ọbụla, aga m akwụghachi ya okpukpu anọ."

Veja também