8 Ma Zakịọs biliri ọtọ gwa Onyenwe anyị, "Lee, Onyenwe anyị, aga m enye ndị ogbenye ọkara ihe niile m nwere. Ọ bụrụkwa na o nwere onye m ghọgburu nara ya ihe ọbụla, aga m akwụghachi ya okpukpu anọ."
9 Jisọs gwara ya, "Taa nzọpụta abịala nʼụlọ a, nʼihi na onye a bụkwa nwa Ebraham.