Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 20:22-25

22 O ziri ezi nʼiwu ka anyị tụọ ụtụ isi nye Siza, ka ọ bụ na o zighị ezi?"

23 Ma ọ matara na nke a bụ ajụjụ aghụghọ, ya mere ọ sịrị ha, 24 "Gosinụ m otu mkpụrụ ego denarị. Isi onye ka e sere nʼelu ya, aha onye ka e dekwasịkwara ya?"

Ha sịrị, "Ọ bụ nke Siza."

25 Ọ sịrị ha, "Ya mere, nyenụ Siza ihe bụ nke Siza, nyekwanụ Chineke ihe bụ nke Chineke."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.