Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 22

19 O werekwara otu ogbe achịcha, mgbe o nyechara ekele, nyawaa ya nye ha sị, "Nke a bụ ahụ m nke e nyere nʼihi unu. Na-emenụ nke a iji na-echeta m."

20 Nʼotu ụzọ ahụ, mgbe ha risiri nri anyasị o buuru iko sị, "Iko a bụ iko nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ nʼọbara m, nke a na-awụpụ nʼihi unu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também