Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 22

3 Mgbe ahụ, ekwensu banyere nʼime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, otu nʼime mmadụ iri na abụọ na-eso ụzọ ya. 4 gakwuru ndịisi nchụaja, na ndịisi ndị nlekọta nke ụlọnsọ ukwu ahụ, ya na ha akparịta ụka otu ga-esi rara ya nyefee ya nʼaka ha. 5 Ha ṅụrịrị ọṅụ ma kwekwa nkwa inye ya ego. 6 O kwenyere, na-achọkwa ohere ga-adị mma ga-eji nyefee ya nʼaka ha mgbe igwe mmadụ na-agaghị anọ.

Veja também