Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 22

Njide e jidere Jisọs

47 Mgbe ka kpụ okwu nʼọnụ, igwe mmadụ bịara, onye du ha bụ onye a na-akpọ Judas, bụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya. bịaruru Jisọs nso, isutu ya ọnụ. 48 Ma Jisọs sịrị ya, "Judas, bụ site nʼisutu ọnụ ka i ji arara Nwa nke Mmadụ nye?"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também