Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 22

50 Otu nʼime ha ji mma gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị aka nri ya.

51 Ma Jisọs sịrị, "O zuola!" O metụkwara ntị nwoke ahụ aka gwọọ ya.

Veja também