Publicidade

Lucas 24

25 sịrị ha, "Unu bụ nnọọ ndị nzuzu!24:25 Ya bụ, ndị na-enweghị uche Leenụ ka o si siere unu ike ikwere ihe niile ndị amụma kwuru. 26 bụ na o kwesighị ka Kraịst taa ahụhụ ndị a tupu banye nʼebube ya?" 27 Ya mere, kọwaara ha ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ banyere ya onwe ya malite na nke Mosis ruo na ndị amụma niile.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-