Jisọs agbagoro nʼeluigwe
50 O duuru ha garuo na Betani, chilie aka ya abụọ elu gọzie ha. 51 Dị ka ọ na-agọzi ha, ọ sitere nʼebe ha nọ pụọ, e weliri ya elu, baa nʼeluigwe.