Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 5

Nwoke onye ekpenta

12 Mgbe Jisọs nọ nʼotu obodo, otu nwoke onye ekpenta juru ahụ, bịara daa, kpudo ihu ya nʼala mgbe hụrụ ya, rịọ ya sị, "Onyenwe m, bụrụ na chọrọ, pụrụ ime ka m dị ọcha."

13 Jisọs setịpụrụ aka ya metụ ya sị, "Achọrọ m, bụrụ onye dị ọcha!" Ngwangwa ekpenta ahụ hapụrụ ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também