Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 5:27,28

Ọkpụkpọ Livayị

27 Mgbe nke a gasịrị, ọ pụrụ hụ otu onye ọna ụtụ aha ya bụ Livayị, ka ọ nọdụrụ ala nʼụlọ ịnakọta ụtụ ya. Ọ sịrị ya, "Soro m." 28 Ngwangwa, o biliri, hapụ ihe niile soro ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.