Pular para o conteúdo
Publicidade

Lucas 8

Jisọs emee ka ebili mmiri dajụọ

22 Otu ụbọchị, ya na ndị na-eso ụzọ ya banyere nʼụgbọ mmiri, sịrị ha, "Ka anyị gafee nʼofe nke ọzọ nke osimiri." Nke a mere ha ji nụpụ ụgbọ, 23 ma mgbe ha na-aga, rahụrụ ụra. Oke ifufe malitere ife nʼelu ọdọ mmiri ahụ, nke mere na mmiri na-awụbanye nʼime ụgbọ ha, mee ka ha nọrọ nʼoke nsogbu.

24 Ha gara kpọtee ya na-eti mkpu, "Nna anyị ukwu! Nna anyị ukwu! Lee na anyị nʼala nʼiyi!"

O biliri, baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba. Ha dara jụụ, ebe niile dekwara jii. 25 sịrị ha, "Ebee ka okwukwe unu dị?"

Ha ji oke egwu na oke iju anya jụrịta onwe ha sị, "Onye bụ onye a? na-enye bụladị ifufe na ebili mmiri iwu, ha na-aṅakwa ya ntị."

Ọgwụgwọ nwoke mmụọ ọjọọ ji

26 Ha kwọrọ ụgbọ mmiri rute nʼala Gerazin,8:26 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ, ị nwere ike hụ Gadarin. nke dị nʼofe mmiri Galili.

Veja também