Pular para o conteúdo
Publicidade

Luk 8

41 Mgbe ahụ otu nwoke nke aha ya bụ Jairọs, onye bụ onyeisi nʼụlọ ekpere, bịara daa nʼala nʼụkwụ Jisọs na-arịọ ya ka bịa nʼụlọ ya. 42 Nʼihi na otu nwata nwanyị mụtara naanị ya, nke gbara afọ iri na abụọ nọ nʼọnụ ọnwụ.

Mgbe na-aga, igwe mmadụ ahụ na-akpagbu ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também