Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 10

Jisọs na ụmụntakịrị

13 Ndị mmadụ na-ekutere ya ụmụntakịrị ka o metụ ha aka, ma ndị na-eso ụzọ ya baara ha mba. 14 Ma mgbe Jisọs hụrụ nke a, iwe were ya nke ukwuu, sịrị ha, "Hapụnụ ụmụntakịrị ka ha bịakwute m. Unu egbochikwala ha. Nʼihi na alaeze Chineke bụ nke ndị dị otu a.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também