Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 10

Arịrịọ Jemis na Jọn

35 Jemis na Jọn ụmụ Zebedi bịakwutere ya. Ha sịrị ya, "Onye ozizi, anyị chọrọ ka i meere anyị ihe ọbụla anyị rịọrọ."

36 sịrị ha, "Gịnị ka unu chọrọ ka m meere unu?"

37 Ha sịrị ya, "Kwere ka otu onye nʼime anyị nọrọ nʼaka nri gị, onye nke ọzọ nʼaka ekpe gị nʼime ebube gị."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também