Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 14

6 Ma Jisọs sịrị, "Hapụnụ ya aka. Gịnị mere unu ji esogbu ya? bụ ezi ọrụ ka rụrụ nʼebe m nọ. 7 Unu na ndị ogbenye na-anọ oge niile, unu nwekwara ohere inyere ha aka mgbe ọbụla unu chọrọ. Ma mụ na unu agaghị anọ tee anya. 8 O mere ihe o nwere ike, na-ete m mmanụ otite a ugbu a iji kwado ahụ m maka olili a ga-eli ya. 9 Nʼezie, ana m agwa unu, nʼebe ọbụla a ga-ekwusa oziọma a nʼụwa niile, ọrụ a rụrụ ka a ga-akọkwa akụkọ ya, iji cheta ihe ọma a o mere."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também