Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 15

Mkpọgide Jisọs nʼobe

21 Ha zutere otu onye na-agata nʼụzọ, aha ya bụ Saimọn, onye Sirini, bụ nna Alegzanda na Rufọs. Ha manyere ya ka o buru obe ya.

Veja também