Publicidade

Marcos 15

Ọnwụ Jisọs

33 Mgbe kụrụ elekere iri na abụọ nke ehihie, ọchịchịrị gbachikọtara nʼala ahụ niile. Ọchịchịrị a dịgidere ruo nʼelekere atọ nke ehihie. 34 Nʼelekere atọ nke ehihie, Jisọs tiri mkpu akwa nʼoke olu sị, "Elọi, Elọi, lama sabaktani!" (nke pụtara, "Chineke m, Chineke m, gịnị mere i jiri hapụ m?").15:34 Abụ 22:1

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_12-11-46-