Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 6

21 Nʼikpeazụ, ohere bịara mgbe Herọd kpọrọ oriri nʼụbọchị ncheta ọmụmụ ya nye ndị ọkwa ha dị elu nʼokpuru ọchịchị ya, ndịisi ndị ọchịagha na ndị bụ ndị ndu nʼobodo Galili. 22 Mgbe ada Herodịas bịara tee egwu, obi tọrọ Herọd na ndị niile kpọrọ oriri ụtọ.

Eze gwara nwaagbọghọ ahụ sị, "Rịọ m ihe ọbụla chọrọ aga m enyekwa gị ya."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também