Pular para o conteúdo
Publicidade

Marcos 7

11 Ma unu na-asị, na bụrụ na mmadụ asị nne ya maọbụ nna ya, Ihe ọbụla bụ nke gara erite nʼaka m bụ kọban,(nke pụtara onyinye dịrị Chineke).7:11 Nke a adịghị nʼiwu Chineke nyere. 12 Nʼụzọ dị otu a, unu na-akwagide ndị mmadụ ka ha hapụ inyere nne na nna ha aka. 13 Nʼụzọ dị otu a, unu na-eme okwu Chineke ka bụrụ ihe efu, site nʼomenaala unu nke unu nyefere nʼaka ndị ọzọ. dịkwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ dị ka nke a unu na-eme."

14 Ọzọkwa, kpọrọ igwe mmadụ ahụ sị ha, "Geenụ m ntị onye ọbụla, ma ghọtakwanụ nke a. 15 dịghị ihe ọbụla banyere nʼime mmadụ pụrụ imerụ mmadụ, kama ihe na-emerụ mmadụ bụ ihe ahụ na-esite nʼime ya na-apụta."

Veja também