Pular para o conteúdo
Publicidade

Mak 7:6-8

6 Ọ sịrị ha, "Amụma ahụ Aịzaya buru banyere unu ndị ihu abụọ bụ eziokwu; dị ka e dere ya sị,

" ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m,

ma obi ha dị anya nʼebe m nọ.

7 Ofufe ha na-efe m bụ ihe efu,

ozizi ha bụkwa ihe mmadụ nyere nʼiwu.’ 7:7 Aịz 29:13

8 Unu atụfuola iwu Chineke ma jidesiekwa aka ike nʼomenaala nke mmadụ."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.